Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

USORO IHE OMUME—OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ JULAỊ 2016

 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ABỤ ỌMA 79-86

Ònye Kacha Mkpa ná Ndụ Gị?

Ònye Kacha Mkpa ná Ndụ Gị?

O nwere ike ịbụ na onye dere Abụ Ọma nke 83 si n’ezinụlọ Esaf. Esaf bụ onye Livaị ya na Devid dịkọrọ ndụ. E dere abụ ọma a mgbe mba ndị gbara ndị Chineke gburugburu na-ebuso ha agha.

83:1-5, 16

  • Ekpere onye dere abụ ọma a kpere gosiri na ọ chọghị ọdịmma nke ya, kama, ihe kacha ya mkpa bụ aha Jehova na otú o si bụrụ ya ruru eru ịchị ihe niile

  • Taa, a ka na-emegide ndị Chineke n’ụzọ dị iche iche. A ga-ebuli aha Jehova elu ma anyị guzosie ike

83:18

  • Jehova chọrọ ka anyị mara aha ya

  • Otú anyị si ebi ndụ kwesịrị igosi na ọ bụ Jehova kacha mkpa ná ndụ anyị