Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

USORO IHE OMUME—OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ JENỤWARỊ 2016

Jenụwarị 18-24

EZRA 1-5

Jenụwarị 18-24
  • Abụ nke 85 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Jehova Na-emezu Nkwa Ya”: (Nkeji 10) [Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ Ezra Na-ekwu.]

    • Ezra 3:1-6—Ihe ọ bụla Jehova kwuru na-emezu (w06 1/15 19 ¶2)

    • Ezra 5:1-7—Jehova nwere ike ịgbanwe ihe ụfọdụ ka ihe dịrị ndị nke ya ná mma (w06 1/15 19 ¶4; w86 2/15 30 ¶2; w86 6/1 29, igbe)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ezra 1:3-6—Ọ̀ pụtara na okwukwe ndị Izrel na-esoghị laghachi n’ala nna ha esighị ike? Kọwaa. (w06 1/15 17 ¶5; 19 ¶1)

    • Ezra 4:1-3—Gịnị mere ndị Izrel ahụ ji jụ ka ndị mba ọzọ nyere ha aka? (w06 1/15 19 ¶3)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: Ezra 3:10–4:7 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ihe ngosi. Jiri isiokwu dị na peeji nke 16 n’Ụlọ Nche ọhụrụ zie mmadụ ozi ọma. Gwakwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) A ga-eme ihe ngosi otú a ga-esi gaa nletaghachi na nke onye ahụ natara Ụlọ Nche. Gwakwa ya ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) A ga-eme ihe ngosi ebe e ji akwụkwọ Baịbụl Na-akụziri Anyị, isi nke 2, paragraf nke 6 ruo na nke 8 amụrụ mmadụ ihe.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 40

  • A Ga-atụkwasịrị Unu Ihe Ndị Ọzọ A Niile’: (Nkeji 5) Okwu. Ọ ga-esi na Matiu 6:33 na Luk 12:22-24. Gwa ụmụnna ka ha kwuo otú Jehova sirila gbooro ha mkpa ha mgbe ha butere ihe ndị gbasara ofufe ya ụzọ.

  • Okwu GỊ Ọ̀ Bụ “‘Ee’ ma Bụrụ ‘Ee E’”?: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. (w14 3/15 30-32)

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: ia isi nke 7 ¶1-14 (Nkeji 30)

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 41 na Ekpere