Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

USORO IHE OMUME—OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ JENỤWARỊ 2016

Jenụwarị 11-17

2 IHE E MERE 33-36

Jenụwarị 11-17
  • Abụ nke 35 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Jehova Na-agbaghara Onye Ji Obi Ya Niile Chegharịa”: (Nkeji 10)

    • 2 Ihe 33:2-9, 12-16—Jehova gbaghaara Manase maka na o ji obi ya niile chegharịa (w05 12/1 21 ¶5)

    • 2 Ihe 34:18, 30, 33—Ịgụchi Baịbụl anya na ịtụgharị uche na ya ga-enyere anyị aka ịna-eme ihe dị Chineke mma (w05 12/1 21 ¶10)

    • 2 Ihe 36:15-17—O nwere ebe ọ na-eru Jehova akwụsị inwere mmadụ ọmịiko na ndidi (w05 12/1 21 ¶7)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • 2 Ihe 33:11—Olee amụma mezuru mgbe a kpụụrụ Manase laa Babịlọn? (it-1 62 ¶2)

    • 2 Ihe 34:1-3—Gịnị ka anyị nwere ike ịmụta n’aka Josaya? (w05 12/1 21 ¶6)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: 2 Ihe 34:22-33 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ihe ngosi. Jiri isiokwu Ụlọ Nche ọhụrụ zie mmadụ ozi ọma. Gwakwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) A ga-eme ihe ngosi otú a ga-esi gaa nletaghachi na nke onye ahụ natara Ụlọ Nche. Gwakwa ya ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) A ga-eme ihe ngosi ebe e ji akwụkwọ Baịbụl Na-akụziri Anyị, isi nke 1, paragraf nke 6 na nke 7 amụrụ mmadụ ihe.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ