Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

USORO IHE OMUME—OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ FEBỤWARỊ 2016

 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | NEHEMAYA 5-8

Nehemaya Bụ Ezigbote Onye Nlekọta

Nehemaya Bụ Ezigbote Onye Nlekọta

Tishri 455 T.O.N.K.

8:1-18

  1. O nwere ike ịbụ mgbe Nehemaya na-agwa ndị Izrel ka ha zukọta fee Chineke

  2. Obi tọrọ ha ụtọ maka ihe ahụ a gwara ha

  3. Ndị isi ezinụlọ dị iche iche zukọrọ ka ha mụtakwuo otú ha ga-esi na-eme ihe Chineke nyere n’iwu

  4. Ụmụ Izrel malitere ịkwadebe maka Ememme Ụlọ Ndò