Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

USORO IHE OMUME—OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ EPREL 2016

Eprel 11-17

JOB 21-27

Eprel 11-17
  • Abụ nke 83 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Job Ekweghị Ka E Jiri Ụgha Megharịa Ya Anya”: (Nkeji 10)

    • Job 22:2-7—Ihe Elifaz kwuru bụ ihe ndị o chepụtara, ha bụkwa ebubo ụgha (w06 3/15 15 ¶6; w05 9/15 26-27; w95 2/15 27 ¶6)

    • Job 25:4, 5—Ihe Bildad kwuru ezighị ezi (w05 9/15 26-27)

    • Job 27:5, 6—Job ekweghị ka ndị ọzọ mee ka o chewe na ya anaghị eguzosi ike n’ezi ihe (w09 8/15 4 ¶8; w06 3/15 15 ¶8)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Job 24:2—Gịnị mere iwela ihe e ji kpaa ókè ala azụ ji bụrụ nnukwu mmehie? (it-1-E 360)

    • Job 26:7—Olee ihe gbara ọkpụrụkpụ Job kwuru gbasara ụwa? (w15 6/1 5 ¶4; w11 7/1 26 ¶3-6)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: Job 27:1-23 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: Isiokwu Teta! Nke 2 2016. Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ. (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Nletaghachi: Isiokwu Teta! Nke 2 2016. Gwakwa ya ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ. (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Ọmụmụ Baịbụl: bhs 154 ¶3-4 (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 129

  • Otú Ị Ga-esi Emeri Onye Na-achọ Gị Okwu n’Emetụghị Ya Aka: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio a. (Gaa na jw.org/ig, pịa ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI pịa NDỊ NA-ETO ETO.) E kirichaa ya, jụọ ajụjụ ndị a: Gịnị nwere ike ime ka a na-achọ mmadụ okwu? Olee otú ihe na-adịrị onye a na-achọ okwu? Olee otú i nwere ike isi merie ndị na-achọ gị okwu ma ọ bụkwanụ zere ha? Ònye ka ị ga-akọrọ ma a chọwa gị okwu? Kwuo ihe ụfọdụ dị n’isi nke 14 n’akwụkwọ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ, Nke 2.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: ia isi nke 13 ¶1-12 (Nkeji 30)

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 23 na Ekpere