Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

USORO IHE OMUME—OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ DISEMBA 2016

 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | AỊZAYA 17-23

Mmadụ Iji Ikike O Nwere Eme Ihe Na-ekwesịghị Ekwesị Na-eme Ka A Napụ Onye Ahụ Ikike Ahụ

Mmadụ Iji Ikike O Nwere Eme Ihe Na-ekwesịghị Ekwesị Na-eme Ka A Napụ Onye Ahụ Ikike Ahụ

Shebna bụ “onye na-elekota ụlọ.” O nwere ike ịbụ ụlọ Eze Hezekaya ka ọ na-elekọta. Ọ bụ osote eze. A na-atụkwa anya ọtụtụ ihe n’aka ya.

22:15, 16

  • Shebna kwesịrị ịna-elekọta ndị Jehova

  • O lekwasịrị anya n’ịchọrọ onwe ya otuto

22:20-22

  • Jehova ji Elayakim dochie Shebna

  • E nyere Elayakim “mkpịsị ugodi nke ụlọ Devid,” nke pụtara ikike na ọchịchị

Chebara ihe a echiche: Olee otú Shebna gaara esi jiri ikike o nwere nyere ndị ọzọ aka?