Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

USORO IHE OMUME—OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ DISEMBA 2016

Disemba 12-18

AỊZAYA 6-10

Disemba 12-18
  • Abụ nke 116 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Mesaya Mezuru Amụma”: (Nkeji 10)

    • Aịza. 9:1, 2—E buru amụma na ọ ga-ekwusa oziọma na Galili (w11 8/15 10 ¶13; ip-1 124-126 ¶13-17)

    • Aịza. 9:6—Ọ ga-arụ ọtụtụ ọrụ (w14 2/15 12 ¶18; w07 5/15 6)

    • Aịza. 9:7—Ọchịchị ya ga-eme ka udo na ikpe ziri ezi dịrị n’ụwa (ip-1 132 ¶28-29)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Aịza. 7:3, 4—Gịnị mere Jehova ji zọpụta ajọ Eze Ehaz? (w06 12/1 9 ¶3)

    • Aịza. 8:1-4—Olee otú amụma a si mezuo? (it-1-E 1219; ip-1 111-112 ¶23-24)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Aịza. 7:1-17

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Teta! Nke 6 2016

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Teta! Nke 6 2016

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) lv 34 ¶18—Gosi otú anyị ga-esi ruo onye anyị na-amụrụ ihe n’obi.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ