Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

USORO IHE OMUME—OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ ỌGỌST 2016

 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ABỤ ỌMA 92-101

Na-eme Nke Ọma n’Isi Awọ́

Na-eme Nke Ọma n’Isi Awọ́

92:12

Ụdị nkwụ a e sere ebe a na-adị n’ala Izrel. O nwere ike ịnọkarị otu narị afọ, ma ka na-amị mkpụrụ

Ndị agadi ga-egosi na ha ka na-amị mkpụrụ ma ha . . .

92:13-15

  • na-etinye ndị ọzọ n’ekpere

  • na-amụ Baịbụl

  • na-aga ọmụmụ ihe, na-aza ajụju, ma na-eme ihe omume

  • na-akọrọ ndị ọzọ ihe ndị nyeere ha aka ịnọsi ike n’ozi Jehova

  • na-eji obi ha niile ezi ozi ọma