Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

USORO IHE OMUME—OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ ỌGỌST 2016

 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ABỤ ỌMA 110-118

“Gịnị Ka M Ga-eji Kwụọ Jehova Ụgwọ?”

“Gịnị Ka M Ga-eji Kwụọ Jehova Ụgwọ?”

Obi tọrọ otu ọbụ abụ ezigbo ụtọ maka otú Jehova si napụta ya ‘n’ụdọ ọnwụ.’ (Ọma 116:3) Ọ chọrọ igosi Jehova na obi dị ya ụtọ. N’ihi ya, o kpebiri na ya ga-emezu nkwa niile o kwere Jehova, na-emekwa ihe niile ọ chọrọ ya n’aka.

Gịnị ka Jehova meere m n’izu a mere m obi ụtọ?

Olee otú m ga-esi egosi Jehova na obi dị m ụtọ?