Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

USORO IHE OMUME—OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ ỌGỌST 2016

 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ABỤ ỌMA 106-109

“Keleenụ Jehova”

“Keleenụ Jehova”

Gịnị mere ụmụ Izrel ji chefuo otú Jehova si zọpụta ha?

106:7, 13, 14

  • Ha wepụrụ obi ha n’ebe Chineke nọ, na-eche naanị ọdịmma ha

Olee otú ị ga-esi na-egosi Chineke na obi dị gị ụtọ maka ihe ndị ọ na-emere gị?

106:1-5

  • Echefula ihe ọma niile Jehova meere gị

  • Na-echeta ihe ndị o kwere nkwa imere anyị n’ọdịnihu

  • Kelee Jehova maka ihe ọma ọ bụla o meere gị