Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

USORO IHE OMUME—OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ ỌGỌST 2016

Ọgọst 22-28

ABỤ ỌMA 106-109

Ọgọst 22-28
  • Abụ nke 2 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Keleenụ Jehova”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ọma 109:8—Chineke ọ̀ dị mbụ kpebie na ọ bụ Judas ga-emezu amụma e buru gbasara ịrara Jizọs nye? (w00 12/15 24 ¶20; it-1-E 857-858)

    • Ọma 109:31—Olee otú Jehova si ‘eguzo n’aka nri ogbenye’? (w06 9/1 14 ¶8)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọma 106:1-22

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) ll 6. Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) ll 7. Gwakwa ya ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs isi nke 18 ¶14-16. Nyere onye ahụ aka ka ọ ghọta otú ọ ga-esi eme ihe e kwuru ebe ahụ.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 94

  • Jehova Ga-egboro Anyị Mkpa Anyị (Ọma 107:9): (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Buru ụzọ kpọnye vidio bụ́ Jehova Ga-egboro Anyị Mkpa Anyị. (Gaa na Tiivi anyị dị́ na jw.org, pịa HỌRỌ VIDIO Ị CHỌRỌ, pịa EZINỤLỌ.) Gwa ndị na-ege ntị ka ha kwuo ihe ha mụtara.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) ia isi nke 22 ¶14-24, na igbe dị na peeji nke 194

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 149 na Ekpere