Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

USORO IHE OMUME—OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ ỌGỌST 2016

Ọgọst 15-21

ABỤ ỌMA 102-105

Ọgọst 15-21
  • Abụ nke 80 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) g16.4 10-11. Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) g16.4 10-11. Gwakwa ya ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs isi nke 17 ¶3-4. Nyere onye ahụ aka ka ọ ghọta otú ọ ga-esi eme ihe e kwuru ebe ahụ.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 91

  • Echefukwala Ihe Niile Jehova Meere Gị (Ọma 103:1-5): (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Buru ụzọ kpọnye vidio bụ́ Ndụ M Na-ebi Gwụrụ M Ike. (Gaa na jw.org/ig, pịa GBASARA ANYỊ, pịa IHE NDỊ ANYỊ NA-EME.) Tụlezienụ ajụjụ ndị a: Gịnị na gịnị mere anyị ji kwesị ịna-eto Jehova? Olee ihe ọma ị na-atụ anya na Jehova ga-emere anyị n’ọdịnihu?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) ia isi nke 22 ¶1-13

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 131 na Ekpere