Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Bụkuo Jehova Abụ

 Abụ nke 104

Soro M Too Jaa

Soro M Too Jaa

(Abụ Ọma 146:2)

1. Soro m too Jaa;

Tosie y’ike!

O nyer’anyị ndụ, na ih’ọma.

A’yị n’eto ya

Mgbe niile.

O ji ’hụnanya n’egos’ike ya.

A’yị n’eto ya, n’ekwusa aha ya.

2. Soro m too Jaa.

Ọ n’egbo mkpa,

N’aza ekpere, n’enyeju anyị afọ.

Ọ n’eny’onye

Dara mb’ike;

’Mụọ ya n’enyere ndị dị umeal’aka.

A’yị n’eto ya; N’ekwusa ike ya.

3. Soro m too Jaa.

Chi anyị dị mma;

Ọ n’akasi anyị niile obi.

Ọ g’edozi

Nsogbu dum.

A’yị g’enwetangọzi Al’eze ya.

Bịanụ k’anyị jir’ọṅụ n’eto ya!