Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Bụkuo Jehova Abụ

 Abụ nke 103

“Site n’Ụlọ Ruo n’Ụlọ”

“Site n’Ụlọ Ruo n’Ụlọ”

(Ọrụ 20:20)

1. N’ụlọ n’ụlọ, n’ọn’ụzọ dum,

A’yị n’ekwus’okwu Jaa.

N’obodo dum, n’ubi niile,

A n’azụ atụrụ Jaa.

Ozi ọm’Al’eze Chineke

Kraịst buru n’amụma

Ka ndị niile n’es’ụzọ Kraịst

N’ekwusa n’ụwa dum.

2. N’ụlọ n’ụlọ, n’ọn’ụzọ dum,

A n’ezi ndị chọrọ

Ịkpọku aha Jehova

Ozi nzọpụta.

Olee ka ha g’esi kpọkuo

Aha ha n’amaghị?

A g’ekwusa aha nsọ ya

N’ọn’ụzọ ha niile.

3. K’anyị n’aga n’ọn’ụzọ dum

N’ekwus’ozi Al’eze.

Ma hà g’ege ntị m’ọ bụ jụ,

Ọ bụ ha g’ekpebi.

K’anyị kpọọ aha Jehova,

Kwusaa eziokwu ya.

K’anyị n’aga n’ọn’ụzọ dum,

A’yị g’ahụ atụrụ ya.