Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Bụkuo Jehova Abụ

 Abụ nke 124

Nabata Ha nke Ọma

Nabata Ha nke Ọma

(Ọrụ 17:7)

1. Jehova n’anabat’anyị nk’ọma.

Ọ bụ ya n’elekọta ’madụ niile.

Ọ n’eny’anyị niile ’mir’ozuzo n’anwụ,

N’eme k’anyị nwe’ọṅụ na nri.

Mgbe anyị meere ogbenye ih’ọma,

A’yị n’egosi n’anyị b’ụmụ Chineke.

Ọ g’akwụ anyị ụgwọ ih’ọm’anyị mere,

Na obiọm’anyị nke si n’obi.

2. A’yị hụ ndị nọ ná mkpa ma nyere h’aka,

Anyị amagh’ih’ọma ọ g’arụpụta.

Ha nwer’ike ịbụ ndị anyị n’amaghị,

M’anyị n’egboro ha mkpa ha.

A’yị n’ekwu ka Lidia: “Batanụ n’ụlọ m.”

Ha nọrọ n’ụlọ anyị, obi eruo h’ala.

Chineke Nn’anyị n’ahụ ndị niile

N’eṅomi obi ebere ya.