Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Bụkuo Jehova Abụ

 Abụ nke 118

Na-anabatanụ Ibe Unu

Na-anabatanụ Ibe Unu

(Ndị Rom 15:7)

1. A’yị n’anabata ndị niile bịara

Ịnụ Okwu Jaa n’ịmụ ụzọ ya.

Ọ n’eny’anyị eziokwu n’enye ndụ;

Anyị ji obi ụtọ n’az’òkù ọ kpọr’anyị.

2. A’yị n’ekele Jaa n’ihi ụmụnn’anyị,

Ndị ji obi dum nabat’anyị.

K’anyị n’akwanyere ha niil’ùgwù.

Anyị n’anabata ndị ọzọ nọkwa n’ebe a.

3. Chineke n’akpọ ’madụ niil’òkù,

Ka ndị nw’ezi obi chọt’eziokwu.

O si n’aka Kraịst Jizọs dọt’anyị.

Jirinụ ezi obi n’anabat’ibe unu.