Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Bụkuo Jehova Abụ

 Abụ nke 20

Gọzie Nzukọ Anyị

Gọzie Nzukọ Anyị

(Ndị Hibru 10:24, 25)

1. Gọzie anyị m’anyị zukọọ,

Jehova, anyị n’arịọ.

Biko, nara ekel’anyị;

Ka ’mụọ gị dịnyer’anyị.

2. Nye aka, mezi’ofuf’anyị;

Kụzier’anyị Okwu gị.

Zụọ anyị k’anyị gbaa àmà;

Kụzier’any’ịhụnanya.

3. Nna, gọzie nzukọ anyị;

Mee ka anyị dị n’otu.

K’okwu na omume anyị

Gosi n’ị bụ Ọkaakaa.