Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Bụkuo Jehova Abụ

 Abụ nke 6

Ekpere nke Ohu Chineke

Ekpere nke Ohu Chineke

(Ndị Efesọs 6:18)

1. Nna bi n’elu, Onyenw’anyị,

K’a sọpụr’aha gị ebigh’ebi.

Ebere gị n’adị ebigh’ebi,

Ọ g’adịgide, n’adagh’ada.

Ọ dịghị mgbe ọ g’ada,

Ebere gị ga n’adị.

2. Mee k’anyị hụ eziokwu n’anya.

Nyer’anyị aka ime uche gị.

A’yị chọr’idebe iwu gị dum,

N’achọ atụrụ gị ma n’azụ ha,

Ịchọta ha, n’azụ ha,

A’yị chọr’ideb’iwu gị.

3. Anyị chọrọ amamihe gị.

Biko, mee k’anyị nwee ịhụnanya.

Nyer’anyị aka im’ebere

Ma mee ka ’madụ dum mara gị,

Ka ’madụ dum mara gị.

A’yị g’egos’ịhụnanya.