Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Bụkuo Jehova Abụ

 Abụ nke 117

A Ga-akụziri Anyị Ihe

A Ga-akụziri Anyị Ihe

(Aịzaya 50:4; 54:13)

1. Jir’obi ụtọ bịa mụọ banyere Jehova.

’Mụọ nsọ sịrị, “Bịa ṅụọ ’miri nke ndụ.”

Chineke n’enye ezi ntụziaka.

A g’enyeju ndị chọr’eziokwu afọ.

2. K’anyị ghar’ịhapụ nzukọ anyị ọbụla,

A g’akụzir’any’ihe zir’ezi.

N’ebe a ’mụọ nsọ dị, n’eb’ụmụnna nọ,

K’a n’agb’anyị ume ije ije n’ìhè.

3. Ịnụ abụ otuto n’agb’anyị ezi ume!

Olu ndị e zir’ihe n’atọ anyị ụtọ!

K’anyị n’ụmụnna n’ezukọ mgbe dum.

K’anyị na ha n’anọkwa mgbe niile.