Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Bụkuo Jehova Abụ

 Abụ nke 128

Ọnọdụ Ụwa A Na-agbanwe Agbanwe

Ọnọdụ Ụwa A Na-agbanwe Agbanwe

(1 Ndị Kọrịnt 7:31)

1. Jaa nyer’anyị Ọkpara ya

K’ọ zọpụt’anyị n’aka ọnwụ,

K’anyị nweekwa olil’anya.

Onyinye ahụ pụr’iche.

(KORỌS)

Ọnọd’ụwa nke a

n’agbanwe ugbu a,

Chineke n’eme ndokwa

Ịgọzi el’igwe n’ụwa.

2. Ụw’anyị bi nọ ná nsogbu.

Ike agwụla ụw’ọjọ’a.

A’yị n’eto ọchịchị Chineke;

A mụọla Al’eze ya.

(KORỌS)

Ọnọd’ụwa nke a

n’agbanwe ugbu a,

Chineke n’eme ndokwa

Ịgọzi el’igwe n’ụwa.