Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Bụkuo Jehova Abụ

 Abụ nke 106

Ịbụ Enyi Jehova

Ịbụ Enyi Jehova

(Abụ Ọma 15)

1. Jaa, ònye bụ enyi gị

G’ebi n’ụl’ikwuu gị?

Ònye ka ị tụkwasịr’obi?

Ònye ma gị nk’ọma?

Onye naar’Okwu gị,

Nwee okwukwe na gị,

Tụkwasị gị obi, n’em’ez’ihe,

N’eso eziokwu gị.

2. Jaa, ònye bụ enyi gị

G’abịaru och’eze gị?

Ònye n’eme k’i nwee obi ụtọ?

Ònye k’ị m’aha ya?

Onye n’eto aha gị,

N’erubere g’isi,

Nwe’ezi obi, kwesị ntụkwasị obi,

N’ekwu eziokwu mgbe dum.

3. Anyị n’ekp’ekpere,

N’akọrọ gị mkp’anyị,

Ịbịaru gị nso, hụ gị n’anya,

Ka ị n’agọzi anyị,

A’yị chọr’ịbụ enyi gị

Ruo mgb’ebigh’ebi.

Ọ dịghị enyi karịrị gị,

Anyị amagh’ony’ọzọ.