Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ọ Dịghị Otu Ihe Jehova Kwuru nke Na-emezughị

Ụmụ Izrel agachaala ihe niile ha gara n’ala ịkpa. Ha na-achọzi ịba n’Ala Nkwa ahụ ha tụwara anya ya kemgbe. Ọ bụzi Jọshụa na-edu ha ugbu a. Hà ga-erube isi mee ihe niile Jehova gwara ha ma nweta ihe o kwere ha ná nkwa? Lee otú akụkọ a ga-esi eme ka obi sikwuo gị ike na Chineke ga-emezuru anyị ihe niile o kwuru na ya ga-eme.