Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Baịbụl nke Dị n'Ịntanet

BAỊBỤL NSỌ—NSỤGHARỊ ỤWA ỌHỤRỤ NKE AKWỤKWỌ NSỌ

Psalms 133:1-3

Abụ Nrịgo. Abụ ọma Devid. 133  Lee ka o si dị mma, bụrụkwa ihe na-enye obi ụtọ Mgbe ụmụnne bikọtara ọnụ n’ịdị n’otu!+   Ọ dị ka mmanụ dị mma a wụsara n’isi,+ Nke na-agbada n’ajị agba, Bụ́ ajị agba Erọn,+ Nke na-agbada n’olu uwe mwụda ya.+   Ọ dị ka igirigi+ Hemọn,+ Nke na-ada n’ugwu Zayọn.+ N’ihi na ọ bụ n’ebe ahụ ka Jehova nyere iwu ka ngọzi dịrị,+ Bụ́ ndụ ruo mgbe ebighị ebi.+

Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji