Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Baịbụl nke Dị n'Ịntanet

BAỊBỤL NSỌ—NSỤGHARỊ ỤWA ỌHỤRỤ NKE AKWỤKWỌ NSỌ

Psalms 131:1-3

Abụ Nrịgo. Abụ ọma Devid. 131  Jehova, obi m adịghị mpako,+ Anya m adịghịkwa elu;+ Etinyeghịkwa m aka n’ịchọ oké ihe,+ Ma ọ bụ n’ihe m na-apụghị ịghọta.+   N’ezie, emewo m ka mkpụrụ obi m jụrụ, meekwa ka ọ nọrọ jụụ+ Dị ka nwata a kwụsịrị ara nke nne ya ku.+ N’ime m, mkpụrụ obi m dị ka nwata a kwụsịrị ara.+   Ka Izrel chere Jehova+ Malite ugbu a gaa n’ihu, ruo mgbe ebighị ebi.+

Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji