Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Baịbụl nke Dị n'Ịntanet

BAỊBỤL NSỌ—NSỤGHARỊ ỤWA ỌHỤRỤ NKE AKWỤKWỌ NSỌ

Psalms 123:1-4

Abụ Nrịgo. 123  Gị ka m weliri anya m lekwasị,+ Gị onye bi n’eluigwe.+   Lee! Dị ka ndị na-eje ozi na-ele nna ha ukwu anya n’aka,+ Dị ka nwaanyị na-eje ozi na-ele nne ya ukwu anya n’aka,+ Otú ahụ ka anya anyị dị n’ebe Jehova Chineke anyị nọ+ Ruo mgbe o meere anyị amara.+   Meere anyị amara, Jehova, biko, meere anyị amara;+ N’ihi na nlelị ezuwo anyị ahụ́.+   Ịkwa emo nke ndị tụsaara ahụ́ ezuwo mkpụrụ obi anyị ahụ́,+ Tinyere nlelị nke ndị mpako.+

Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji