Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Baịbụl nke Dị n'Ịntanet

BAỊBỤL NSỌ—NSỤGHARỊ ỤWA ỌHỤRỤ NKE AKWỤKWỌ NSỌ

Psalms 100:1-5

Abụ olu ụtọ e ji enye ekele.+ 100  Tikuonụ Jehova mkpu mmeri, unu ndị niile bi n’ụwa.+   Jirinụ ọṅụ jeere Jehova ozi.+ Jirinụ mkpu ọṅụ bịa n’ihu ya.+   Maranụ na Jehova bụ Chineke.+ Ọ bụ ya kere anyị, ọ bụghị anyị kere onwe anyị.+ Anyị bụ ndị ya, bụrụkwa atụrụ ndị ọ na-azụ n’ebe ịta nri ya.+   Jirinụ ekele bata n’ọnụ ụzọ ámá ya,+ Jirikwanụ otuto bata n’ogige ya.+ Keleenụ ya, gọzienụ aha ya.+   N’ihi na Jehova dị mma;+ Obiọma* ya na-adịru mgbe ebighị ebi,+ Ikwesị ntụkwasị obi ya na-adịkwa site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+

Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji

Ọma 100:5*  Ma ọ bụ, “ịhụnanya na-adịgide adịgide.”