Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Baịbụl nke Dị n'Ịntanet

BAỊBỤL NSỌ—NSỤGHARỊ ỤWA ỌHỤRỤ NKE AKWỤKWỌ NSỌ

Esta 10:1-3

10  Eze Ahazuirọs wee mee ka ala ahụ na agwaetiti+ niile nke oké osimiri rụwa ọrụ mmanye.+  Ma ọrụ niile siri ike Mọdekaị+ rụrụ nakwa ịdị ike ya na ihe niile e kwuru banyere mbuli eze buliri ya,+ ọ̀ bụ na e deghị ha n’Akwụkwọ ihe ndị mere+ n’oge ndị eze Midia na Peshia?+  N’ihi na Mọdekaị onye Juu na-esote+ Eze Ahazuirọs n’ọkwá, ọ dịkwa ukwuu n’etiti ndị Juu, ụmụnne ya kwadokwara ya n’ìgwè, ọ na-arụkwa ọrụ maka ọdịmma nke ndị ya ma na-agwa ụmụ ha niile okwu udo.+

Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji