Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Baịbụl nke Dị n'Ịntanet

BAỊBỤL NSỌ—NSỤGHARỊ ỤWA ỌHỤRỤ NKE AKWỤKWỌ NSỌ

1 Ihe E Mere 8:1-40

8  Ma Benjamin+ mụrụ Bila+ bụ́ ọkpara ya, Ashbel+ nwa ya nke abụọ na Ahara+ nwa ya nke atọ,  Noha+ nwa ya nke anọ na Refa nwa ya nke ise.  Bila wee mụọ ụmụ, Ada na Gira+ na Abaịhọd,  na Abishua na Neaman na Ahoa,  na Gira na Shefufan+ nakwa Huram.+  Ndị a bụ ụmụ Ihọd. Ọ bụ ndị a bụ ndị isi nke ụlọ ndị nna nna ha ndị bi na Giba,+ ha wee dọrọ ha n’agha laa Manahat.  Neaman na Ahaịja; nakwa Gira—ọ bụ ya dọọrọ ha n’agha, o wee mụọ Ọza na Ahaịhọd.  Ma Shahareyim mụrụ ụmụ n’ala+ Moab, mgbe ọ hapụsịrị ha ka ha lawa. Hushim na Beara bụ ndị nwunye ya.  Hodesh bụ́ nwunye ya wee mụọrọ ya Jobab na Zibia na Misha na Malkam, 10  na Jiọz na Sakaya na Mema. Ọ bụ ndị a bụ ụmụ ya, ndị isi nke ụlọ ndị nna nna ha. 11  Hushim mụụrụ ya Abaịtọb na Elpel. 12  Ụmụ Elpel bụ Iba na Maịsham na Shimed, bụ́ onye wuru Ono+ na Lọd+ na obodo nta ya niile, 13  nakwa Beraya na Shima. Ọ bụ ndị a bụ ndị isi nke ụlọ ndị nna nna ha, ndị bi n’Aịjalọn.+ Ọ bụ ha chụpụrụ ndị bi na Gat. 14  Tinyere Ahayo na Sheshak na Jeremọt, 15  na Zebadaya na Erad na Ida, 16  na Maịkel na Ishpa na Joha, bụ́ ụmụ Beraya,+ 17  na Zebadaya na Meshọlam na Hizkaị na Hiba, 18  na Ishmeraị na Izlaya na Jobab, bụ́ ụmụ Elpel, 19  na Jekim na Zikraị na Zabdaị, 20  na Eliinaị na Ziletaị na Iliel, 21  na Adaya na Bereya na Shimrat, bụ́ ụmụ Shimiaị,+ 22  na Ishpan na Iba na Iliel, 23  na Abdọn na Zikraị na Henan, 24  na Hananaya na Ilam na Antọtaịja, 25  na Ifdiya na Penuel, bụ́ ụmụ Sheshak, 26  na Shamsheraị na Sheharaya na Atalaya, 27  na Jeareshaya na Ịlaịja na Zikraị, bụ́ ụmụ Jeroham. 28  Ọ bụ ndị a bụ ndị isi nke ụlọ ndị nna nna ha dị ka usoro ọmụmụ ha si dị. Ọ bụ ha biri na Jeruselem.+ 29  Ọ bụ na Gibiọn+ ka nna Gibiọn, bụ́ Jeayel, biri. Aha nwunye ya bụ Meaka.+ 30  Nwa ya nke ọkpara bụ Abdọn, ụmụ ya ndị ọzọ bụ Zọọ na Kish na Bel na Nedab,+ 31  na Gidọ na Ahayo nakwa Zika.+ 32  Ma Miklọt mụrụ Shimea.+ N’ezie, ọ bụ ndị a biri na Jeruselem, n’ebe ha na ụmụnne ha biri n’ihu ụmụnne ha ndị nke ọzọ. 33  Ma Nee+ mụrụ Kish;+ Kish amụọ Sọl;+ Sọl amụọ Jọnatan+ na Malkaị-shua+ na Abinadab+ na Eshbel.+ 34  Nwa Jọnatan bụ Merib-bel.+ Ma Merib-bel mụrụ Maịka.+ 35  Ụmụ Maịka bụ Paịtọn na Melek na Taria+ nakwa Ehaz. 36  Ma Ehaz mụrụ Jehoada; Jehoada amụọ Alemet na Azmavet na Zimraị. Zimraị amụọ Moza; 37  Moza amụọ Binia, Binia amụọ Refa,+ Refa amụọ Eliesa, Eliesa amụọ Ezel. 38  Ezel mụrụ ụmụ isii, ndị a bụkwa aha ha: Azraịkam, Bokeru na Ishmel na Shearaya na Obedaya na Henan. Ndị a niile bụ ụmụ Ezel. 39  Ụmụ Ishek nwanne ya bụ Yulam bụ́ ọkpara ya, Jiọsh nwa ya nke abụọ na Elifelet nwa ya nke atọ. 40  Ụmụ Yulam bụ ndị dimkpa,+ bụ́ ndị dike, ndị na-ekwe ụta,+ nweekwa ọtụtụ ụmụ+ na ụmụ ụmụ, otu narị mmadụ na iri ise. Ndị a niile bụ ụmụ Benjamin.

Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji