Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Baịbụl nke Dị n'Ịntanet

BAỊBỤL NSỌ—NSỤGHARỊ ỤWA ỌHỤRỤ NKE AKWỤKWỌ NSỌ

1 Ihe E Mere 3:1-24

3  Ọ bụ ndị a bụ ụmụ Devid+ bụ́ ndị a mụụrụ ya na Hibrọn:+ ọkpara ya bụ Amnọn,+ onye Ahịnoam+ nwaanyị Jezril+ mụrụ, nke abụọ bụ Daniel, onye Abigel+ nwaanyị Kamel+ mụrụ,  nke atọ bụ Absalọm+ nwa Meaka+ ada Talmaị+ bụ́ eze Geshọ,+ nke anọ bụ Adọnaịja+ nwa Hagit,+  nke ise bụ Shefataya bụ́ onye Abaịtal+ mụrụ, nke isii bụ Itream bụ́ onye Egla+ nwunye ya mụrụ.  A mụụrụ ya ụmụ isii na Hibrọn; O wee nọrọ n’ebe ahụ na-achị ruo afọ asaa na ọnwa isii, ọ chịkwara afọ iri atọ na atọ na Jeruselem.+  Ndị a ka a mụụrụ ya na Jeruselem:+ Shimia+ na Shobab+ na Netan+ na Sọlọmọn,+ ụmụ anọ Bat-shiba+ nwa Amiel mụrụ,+  nakwa Ịbha+ na Elishama+ na Elifelet,+  na Noga na Nifeg na Jefaya,+  na Elishama+ na Elayada na Elifelet,+ ụmụ itoolu.  Ndị a niile bụ ụmụ Devid ma e wezụga ụmụ ndị iko ya mụrụ, nakwa Tema+ nwanne ha nwaanyị. 10  Sọlọmọn mụrụ Rehoboam,+ Rehoboam amụọ Abaịja,+ Abaịja amụọ Esa,+ Esa amụọ Jehọshafat,+ 11  Jehọshafat amụọ Jehoram,+ Jehoram amụọ Ehazaya,+ Ehazaya amụọ Jehoash,+ 12  Jehoash amụọ Amazaya,+ Amazaya amụọ Azaraya,+ Azaraya amụọ Jotam,+ 13  Jotam amụọ Ehaz,+ Ehaz amụọ Hezekaya,+ Hezekaya amụọ Manase,+ 14  Manase amụọ Emọn,+ Emọn amụọ Josaya.+ 15  Ụmụ Josaya bụ Johenan bụ́ ọkpara ya, Jehoyakim+ nwa ya nke abụọ, Zedekaya+ nwa ya nke atọ, Shalọm nwa ya nke anọ. 16  Ụmụ Jehoyakim bụ Jekonaya+ nwa ya, Zedekaya nwa ya. 17  Ụmụ Jekonaya, mgbe ọ bụ onye mkpọrọ, bụ Shieltiel+ nwa ya 18  na Malkaịram na Pedaya na Shenaza, Jekamaya, Họshama na Nedabaya. 19  Ụmụ Pedaya bụ Zerọbabel+ na Shimiaị; ụmụ Zerọbabel bụ Meshọlam na Hananaya (Shelomit bụkwa nwanne ha nwaanyị); 20  na Hashuba na Ohel na Berekaya na Hasadaya, Jushab-hised, mmadụ ise. 21  Ụmụ Hananaya bụ Pelataya+ na Jesheya, ụmụ Jesheya bụ Refeya, ụmụ Refeya bụ Anan, ụmụ Anan bụ Obedaya, ụmụ Obedaya bụ Shekanaya; 22  ụmụ Shekanaya bụ Shemaya, ụmụ Shemaya bụ Hatọsh na Aịgal na Beraya na Nearaya nakwa Shefat, mmadụ isii. 23  Ụmụ Nearaya bụ Elio-inaị na Hizkaya na Azraịkam, mmadụ atọ. 24  Ụmụ Elio-inaị bụ Họdavaya na Elayashib na Peleya na Akọb na Johenan na Deleya na Anenaị, mmadụ asaa.

Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji