Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Baịbụl nke Dị n'Ịntanet

BAỊBỤL NSỌ—NSỤGHARỊ ỤWA ỌHỤRỤ NKE AKWỤKWỌ NSỌ

1 Ihe E Mere 1:1-54

1  Adam,+ Set,+ Inọsh,+ 2   Kinan,+ Mahalalel,+ Jered,+ 3   Inọk,+ Metusela,+ Lemek,+ 4   Noa,+ Shem,+ Ham+ na Jefet.+  Ụmụ Jefet bụ Goma na Megọg+ na Medaị+ na Jevan+ na Tubal na Mishek+ na Taịras.+  Ụmụ Goma bụ Ashkenaz+ na Raịfat+ na Togama.+  Ụmụ Jevan bụ Elaịsha+ na Tashish,+ Kitim+ na Rodenim.+  Ụmụ Ham bụ Kush+ na Mizrem,+ Pọt+ na Kenan.+  Ụmụ Kush bụ Siba+ na Havila na Sabta+ na Reama+ na Sabteka.+ Ụmụ Reama abụrụ Shiba na Didan.+ 10  Kush wee mụọ Nimrọd.+ Ọ bụ ya bụ onye mbụ ghọrọ dike n’ụwa.+ 11  Ma Mizrem mụrụ Ludim+ na Anamim na Lehebim na Naftuhim+ 12  na Patrusim+ na Kasluhim+ (onye ọ bụ n’agbụrụ ya ka ndị Filistia+ si pụta) nakwa Kaftorim.+ 13  Ma Kenan mụrụ Saịdọn+ bụ́ ọkpara ya, mụọkwa Het+ 14  na ndị Jibọs+ na ndị Amọraịt+ na ndị Gegash+ 15  na ndị Haịvaịt+ na ndị Akaịt na ndị Saịnaịt+ 16  na ndị Avad+ na ndị Zemaraịt+ nakwa ndị Hemat.+ 17  Ụmụ Shem+ bụ Ilam+ na Ashọ+ na Apakshad+ na Lọd+ na Eram, Tinyere Ọz na Họl na Gita na Mash.+ 18  Ma Apakshad mụrụ Shila,+ Shila amụọ Iba.+ 19  A mụụrụ Iba ụmụ abụọ. Aha otu bụ Pileg,+ n’ihi na ọ bụ n’ụbọchị ya ka e kewara ụwa; aha nwanne ya bụ Jọktan. 20  Ma Jọktan mụrụ Almodad na Shilef na Hazamevet na Jira+ 21  na Hedoram na Yuzal na Dikla+ 22  na Obal na Abimael na Shiba+ 23  na Ofa+ na Havila+ na Jobab;+ ndị a niile bụ ụmụ Jọktan. 24  Shem,+ Apakshad,+ Shila,+ 25  Iba,+ Pileg,+ Riyu,+ 26  Sirọg,+ Nehọ,+ Tira,+ 27  Ebram,+ ya bụ, Ebreham.+ 28  Ụmụ Ebreham bụ Aịzik+ na Ishmel.+ 29  Ndị a bụ ndị si n’usoro ọmụmụ ha: Nebeyọt+ bụ́ ọkpara Ishmel na Kida+ na Adbiel na Mibsam,+ 30  Mishma na Duma,+ Masa, Hedad+ na Tima, 31  Jitọ, Nefish na Kedema.+ Ndị a bụ ụmụ Ishmel. 32  Ma Ketura,+ bụ́ iko Ebreham,+ mụrụ Zimran na Jọkshan na Midan+ na Midian+ na Ishbak+ nakwa Shụa.+ Ụmụ Jọkshan bụ Shiba na Didan.+ 33  Ụmụ Midian bụ Ifa+ na Ife na Henọk na Abaịda na Eldea.+ Ndị a niile bụ ụmụ Ketura. 34  Ebreham wee mụọ Aịzik.+ Ụmụ Aịzik bụ Isọ+ na Izrel.+ 35  Ụmụ Isọ bụ Elifaz, Ruel+ na Jiọsh na Jelam na Kora.+ 36  Ụmụ Elifaz bụ Timan+ na Oma, Zifo na Getam, Kinaz+ na Timna+ nakwa Amalek.+ 37  Ụmụ Ruel bụ Nehat, Zira, Shama na Miza.+ 38  Ụmụ Sia+ bụ Lotan na Shobal na Zibiọn na Ena+ na Daịshọn na Iza nakwa Daịshan.+ 39  Ụmụ Lotan bụ Horaị na Homam. Nwanne Lotan nke nwaanyị bụ Timna.+ 40  Ụmụ Shobal bụ Alvan na Manahat na Ibal, Shifo na Onam.+ Ụmụ Zibiọn bụ Eya na Ena.+ 41  Ụmụ Ena bụ Daịshọn.+ Ụmụ Daịshọn bụ Hemdan na Eshban na Itran na Kiran.+ 42  Ụmụ Iza+ bụ Bilhan na Zeavan na Ekan.+ Ụmụ Daịshan bụ Ọz na Eran.+ 43  Ndị a bụ ndị eze chịrị n’ala Idọm+ tupu eze+ ọ bụla achịa ụmụ Izrel: Bila nwa Biọ, onye aha obodo ya bụ Dinhaba.+ 44  E mesịa, Bila nwụrụ, Jobab nwa Zira+ onye Bọzra+ wee malite ịchị n’ọnọdụ ya. 45  E mesịa, Jobab nwụrụ, Husham+ onye si n’ala ndị Timan+ malitere ịchị n’ọnọdụ ya. 46  E mesịa, Husham nwụrụ, Hedad+ nwa Bidad, onye meriri Midian+ n’ala Moab, wee malite ịchị n’ọnọdụ ya. Aha obodo ya bụ Evit.+ 47  E mesịa, Hedad nwụrụ, Samla onye Mazrika+ wee malite ịchị n’ọnọdụ ya. 48  E mesịa, Samla nwụrụ, Sheọl onye Rehobọt,+ nke dị n’akụkụ Osimiri Yufretis, wee malite ịchị n’ọnọdụ ya. 49  E mesịa, Sheọl nwụrụ, Belhenan nwa Akbọ+ wee malite ịchị n’ọnọdụ ya. 50  E mesịa, Belhenan nwụrụ, Hedad wee malite ịchị n’ọnọdụ ya; aha obodo ya bụ Peyu, aha nwunye ya bụkwa Mehetabel, ada Metred, bụ́ ada Mizahab.+ 51  E mesịa, Hedad nwụrụ. Ndị isi Idọm wee bụrụ onyeisi bụ́ Timna, onyeisi bụ́ Alva, onyeisi bụ́ Jitet,+ 52  onyeisi bụ́ Oholibema, onyeisi bụ́ Ila, onyeisi bụ́ Paịnọn,+ 53  onyeisi bụ́ Kinaz, onyeisi bụ́ Timan, onyeisi bụ́ Mibza,+ 54  onyeisi bụ́ Magdiel, onyeisi bụ́ Aịram.+ Ọ bụ ndị a bụ ndị isi+ Idọm.

Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji