Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Nọrọ Ebe A Gụọ Baịbụl

Nọrọ ebe a gụọ Baịbụl ma ọ bụkwanụ gị adanloduo nke a na-egere egere. Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ bụ Baịbụl dị mfe ọgụgụ, ihe a sụgharịrị na ya bụkwa eziokwu. E nwere nke nwere Akwụkwọ Nsọ Hibru na Grik, nweekwa nke nwere naanị Akwụkwọ Nsọ Grik. E bipụtala ya n’ihe karịrị asụsụ otu narị na iri abụọ. E kesaakwala ihe karịrị narị nde abụọ.

OTÚ O SI EGOSI YA
Gbanwee Otú O Si Egosi Ya
Mee ka ọ kwụọ n'ahịrị

BAỊBỤL NSỌ—NSỤGHARỊ ỤWA ỌHỤRỤ NKE AKWỤKWỌ NSỌ