Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ozi Ọma Si n’Aka Chineke!

Otú Broshọ A Ga-esi Baara Gị Uru

Otú Broshọ A Ga-esi Baara Gị Uru

Broshọ a ga-enyere gị aka ịmụ Okwu Chineke bụ́ Baịbụl. Ná ngwụcha paragraf nke ọ bụla, ị ga-ahụ amaokwu Baịbụl ndị a gwara gị gụọ. Ị gụọ ha, ị ga-amata azịza ajụjụ ndị ahụ e ji aka akwụkwọ dị okpotokpo dee.

Ị na-agụ amaokwu Baịbụl ndị ahụ, gbalịa mata otú ha si zaa ajụjụ ndị ahụ a jụrụ. Ọ bụrụkwa na ị gwa Onyeàmà Jehova ka ọ kọwaara gị ha, obi ga-atọ ya ụtọ ịkọwara gị ha.Gụọ Luk 24:32, 45.

Ihe Ị Ga-eburu n’Obi: Ọ bụ Ndịàmà Jehova bipụtara akwụkwọ niile a kpọrọ aha na broshọ a.

GỤKWUO GBASARA YA

Olee Otú Anyị na Ndị Mmadụ Si Amụ Baịbụl?

A ma Ndịàmà Jehova ama n’ụwa niile na ha na-amụrụ ndị mmadụ Baịbụl n’anaghị ha ego. Lee otú ha si eme ya.