Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Akwụkwọ Mgbaafọ Ndịàmà Jehova nke 2015

 IHE NDỊ E MERE N’AFỌ GARA AGA

Ọrụ Na-aga n’Ihu n’Ihu na Wọwik

Ọrụ Na-aga n’Ihu n’Ihu na Wọwik

A NA-ARỤ nnukwu ọrụ n’ebe ga-emecha bụrụ isi ụlọ ọrụ Ndịàmà Jehova na Wọwik, nke dị na Niu Yọk. Obi na-atọkwa ndị so na-arụ ọrụ n’ebe ahụ ụtọ. Ọtụtụ narị ụmụnna nwoke na ụmụnna nwaanyị ahapụla ọtụtụ ihe ha na-eme ka ha nwee ike iso rụọ ọrụ a. N’agbanyeghị ihe ndị ha hapụrụ, ọtụtụ n’ime ha ekwuola na “o nwedịghị ọrụ ka iso na-arụ ọrụ n’ebe a mma.” Ka anyị leba anya n’ihe na-eme na Wọwik.

GỤKWUO GBASARA YA

Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha na Niu Yọk

Gịnị mere di na nwunye nwere ezigbo ego ji si ná nnukwu ụlọ ha kwaga n’otu ọnụ ụlọ?