Rọshịa

SEPTEMBA 18, 2020

Ajụjụ Ọnụ A Gbara Nwanna Andrey Stupnikov

Nwanna Andrey Stupnikov kọrọ otú ndị uwe ojii si nwụchie ya ma kpọchie ya n’abalị atọ n’ọnwa Julaị afọ 2018. Ọ nọrọ narị ụbọchị abụọ na iri anọ na otu n’ebe a kpọchiri ya, e mechaakwa machie ya isi n’ụlọ ya pụọ ruo otu narị ụbọchị na iri abụọ na anọ. E bidoro ikpe ya ikpe ka onye omekome na Jun 11, 2020.