Gaa n'Isiokwu

NỌVEMBA 12, 2021
AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2021—Agba nke 9

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2021—Agba nke 9

Na vidio a, otu onye so n’Òtù Na-achị Isi kwuru otú Jehova si na-eduzi nzukọ ya kemgbe ọrịa koronavaịrọs a bidoro. E gosikwara otú obi dị ụmụnna anyị ndị a gwara ka ha na-ezukọta ọnụ amụ ihe ka anyị mara otú ọ ga-adị.