Gaa n'Isiokwu

ỌKTOBA 1, 2021
AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2021—Agba nke 8

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2021—Agba nke 8

Onye so n’Òtù Na-achị Isi kọọrọ anyị otú ihe si kwụrụ ugbu a n’ebe abụọ ọdachi na-emere onwe ya mere n’oge na-adịbeghị anya. Ọ gwakwara anyị isiokwu afọ 2022.