ỌGỌST 27, 2021
AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE
Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2021—Agba nke 7
Na vidio a, otu onye so n’Òtù Na-achị Isi kwuru otú ọrụ Alaeze Chineke anyị na-arụ si na-aga. Ọ gbakwara anyị ume ka anyị nọgide na-adị n’otu.