Gaa n'Isiokwu

DISEMBA 25, 2020
AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2020—Agba nke 9

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2020—Agba nke 9

Ebe ọ bụ na ọrịa koronavaịrọs ka na-akpa ụwa aka ọjọọ, otu onye so n’Òtù Na-achị Isi kọwara ihe mere anyị ka kwesịrị iji na-akpachara anya, na ihe anyị ga-eme ka anyị ghara ibute ọrịa a. Akụkọ ụmụnna abụọ kọrọ na vidio a ga-eme ka anyị mata uru ịkpachara anya bara.