Gaa n'Isiokwu

SEPTEMBA 4, 2020
AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2020—Agba nke 6

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2020—Agba nke 6

Na vidio a, onye so n’Òtù Na-achị Isi kwuru okwu na-agba ume si na Baịbụl. Otu nwanna nwoke si Itiopia na nwanna nwoke ọzọ si Sentral Amerịka kọkwara ihe ndị na-agba ume mere ná mba ha.