Akụkọ Si Mba Dị Iche Iche

JULAỊ 15, 2022

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2022—Agba nke 5

Otu onye so n’Òtù Na-achị Isi kwuru ihe ndị nyeere ụmụnna anyị aka n’ebe bụbu Sọviet Yuniọn ịtachi obi mgbe ndị ọchịchị na-akpagbu ha. O kwukwara ihe ga-eme ka obi sie anyị ike na Jehova nọnyeere anyị mgbe niile.

JUN 3, 2022

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2022—Agba nke 4

Na vidio a, onye so n’Òtù Na-achị Isi gbara anyị ume ka anyị jiri ọṅụ na-edi nsogbu ndị na-abịara anyị otú ahụ ụmụnna anyị ndị nọ n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ Yurop na-eme.

EPREL 22, 2022

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2022—Agba nke 3

Na vidio a, onye so n’Òtù Na-achị Isi kwuru ihe ndị ga-enyere anyị aka ka anyị ghara ịna-echegbukarị onwe anyị maka agha a na-alụ n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ Yurop.