Gaa n'Isiokwu

Akụkọ Gbasara Ndịàmà Jehova

Nọrọ n’Ịntanet gụọ akụkọ gbasara Ndịàmà Jehova. Ndị na-ahụ ihe gbasara iwu na ndị na-arụ n’ụlọ ọrụ mgbasa ozi ga-enwetakwa ihe ndị ga-abara ha uru ebe a.

AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2020—Agba nke 9

Otu onye so n’Òtù Na-achị Isi kọwara ihe mere anyị ka kwesịrị iji na-akpachara anya, na ihe anyị ga-eme ka anyị na ndị ọzọ ghara ibute ọrịa koronavaịrọs.

AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2020​—⁠Agba nke 8

Otu onye so n’Òtù Na-achị Isi kọwara otú amụma dị na Baịbụl si enyere anyị aka ịtachi obi n’oge a e nwere ọrịa koronavaịrọs.

AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2020—Agba nke 7

Otu onye so n’Òtù Na-achị Isi kwuru otú ndị na-eto eto si edi nsogbu ndị ọrịa korona vaịrọs zuru ụwa ọnụ kpatara.

RỌSHỊA

Ajụjụ Ọnụ A Gbara Nwanna Andrey Stupnikov

Nwanna Andrey Stupnikov kọrọ otú ndị uwe ojii si nwụchie ya ma kpọchie ya n’abalị atọ n’ọnwa Julaị afọ 2018. Ọ nọrọ narị ụbọchị abụọ na iri anọ na otu n’ebe a kpọchiri ya, e mechaakwa machie ya isi n’ụlọ ya pụọ ruo otu narị ụbọchị na iri abụọ na anọ. E bidoro ikpe ya ikpe ka onye omekome na Jun 11, 2020.

AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2020—Agba nke 6

Onye so n’Òtù Na-achị Isi kwuru otú anyị si enweta nri ime mmụọ n’agbanyeghị ọrịa korona vaịrọs.

AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi maka Afọ 2020—Agba nke 5

Otu onye so n’Òtù Na-achị Isi kwuru ụzọ dị iche iche Jehova sirila gosi ndị ohu ya na ya hụrụ ha n’anya n’oge a ọrịa koronavaịrụs n’akpa kpamkpam n’ụwa niile.

RỌSHỊA

O Nweghị Ihe Kwesịrị Ime Ka Anyị Tụọ Egwu Mkpagbu

N’oge a na-enwe nnọkọ Watchtower na-enwe kwa afọ nke afọ 2019, Nwanna Mark Sanderson, bụ́ onye so n’Òtù Na-achị, kwuru okwu isiokwu ya bụ “Ònye Ka Anyị Kwesịrị Ịtụ Egwu?” N’okwu ahụ, e gosiri vidio a, bụ́ ebe ụfọdụ ụmụnna anyị ndị nwoke na ndị nwaanyị kwuru otú e si kpagbuo ha na Rọshịa.

AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi maka Afọ 2020—Agba nke 4

Otu nwanna so n’Òtù Na-achị Isi kwuru amaokwu Baịbụl ndị ga-enyere anyị aka ịma ma ànyị ga-amaliteghachikwa imewa ihe ndị gbasara ofufe Chineke otú anyị si emebu tupu ọrịa korona vaịrọs etiwapụ.

AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi maka Afọ 2020—Agba nke 3

Lee vidio a ka ị hụ otú Jehova si gọzie nhazi ndị ụmụnna anyị mere iji gere okwu ihu ọha pụrụ iche na iji mee Ncheta Ọnwụ Jizọs.

AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi maka Afọ 2020—Agba nke 2

Lee vidio a ka ị mata otú Jehova si eduzi nzukọ ya n’oge nsogbu, na otú o si nye anyị ndị ọzụzụ atụrụ ga na-elekọta anyị.

AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi maka Afọ 2020—Agba nke 1

Lee vidio a ka ị mata ihe Ndịàmà Jehova nọ na Saụt Koria, Ịtali, na Amerịka na-eme gbasara ọrịa a pụtara ọhụrụ nke ọtụtụ ndị buterela na nso nso a a na-akpọ koronavaịrọs.