Gaa n'Isiokwu

Akụkọ Gbasara Ndịàmà Jehova

Nọrọ n’Ịntanet gụọ akụkọ gbasara Ndịàmà Jehova. Ndị na-ahụ ihe gbasara iwu na ndị na-arụ n’ụlọ ọrụ mgbasa ozi ga-enwetakwa ihe ndị ga-abara ha uru ebe a.

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi maka Afọ 2020—Agba nke 4

Otu nwanna so n’Òtù Na-achị Isi kwuru amaokwu Baịbụl ndị ga-enyere anyị aka ịma ma ànyị ga-amaliteghachikwa imewa ihe ndị gbasara ofufe Chineke otú anyị si emebu tupu ọrịa korona vaịrọs etiwapụ.

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi maka Afọ 2020—Agba nke 4

Otu nwanna so n’Òtù Na-achị Isi kwuru amaokwu Baịbụl ndị ga-enyere anyị aka ịma ma ànyị ga-amaliteghachikwa imewa ihe ndị gbasara ofufe Chineke otú anyị si emebu tupu ọrịa korona vaịrọs etiwapụ.

Ebe A Na-edowe Akụkọ Maka Ndị Nta Akụkọ

Akụkọ, akuko ndi a na-ele ele na ihe ndị ọzọ gbasara Ndịàmà Jehova n’ụwa niile.

Okwu Ikpe

Okwu Ikpe na Ihe Ndị Ruuru Ndịàmà Jehova n’ụwa niile.

AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi maka Afọ 2020—Agba nke 3

Lee vidio a ka ị hụ otú Jehova si gọzie nhazi ndị ụmụnna anyị mere iji gere okwu ihu ọha pụrụ iche na iji mee Ncheta Ọnwụ Jizọs.

AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Gbasara Ọrịa Koronavaịrọs—Agba nke 2

Lee vidio a ka ị mata otú Jehova si eduzi nzukọ ya n’oge nsogbu, na otú o si nye anyị ndị ọzụzụ atụrụ ga na-elekọta anyị.

AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Gbasara Ọrịa Koronavaịrọs

Lee vidio a ka ị mata ihe Ndịàmà Jehova nọ na Saụt Koria, Ịtali, na Amerịka na-eme gbasara ọrịa a pụtara ọhụrụ nke ọtụtụ ndị buterela na nso nso a a na-akpọ koronavaịrọs.

AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Ezigbo Ịhụnanya Mere Ka Anyị Gbatara Ndị Nọ n’Agwaetiti Dị Iche Iche Ọsọ Enyemaka

Vidio a gosiri otú ọtụtụ Ndịàmà Jehova si gbaa mbọ wepụta onwe ha iji nyere ndị ajọ ifufe a na-akpọ Ịma na Marịa mebiri ihe ha aka.