Gaa n'Isiokwu

Ebe A Na-edowe Akụkọ Maka Ndị Nta Akụkọ

Ụlọikpe Kacha Elu na Rọshịa Amaa Ndịàmà Jehova Ikpe

Ndịàmà Jehova ga-agba akwụkwọ ka e lebagarịa anya n’okwu ahụ.

Ụlọikpe Kacha Elu na Rọshịa Amaa Ndịàmà Jehova Ikpe

Ndịàmà Jehova ga-agba akwụkwọ ka e lebagarịa anya n’okwu ahụ.

ZIMBABWE

Mgbakọ Mba Niile nke Afọ 2014—Ajụjụ Ọnụ A Gbara Onye Na-anọchite Anya Alaka Ụlọ Ọrụ Anyị Dị́ na Zimbabwe

John Jubber kọrọ otú mgbakọ mba niile Ndịàmà Jehova nwere na Harare n’Ọgọst afọ 2014.

AMERỊKA

Ndịàmà Jehova Ereela Ebe A Na-akpọbu Hotel Bossert

Ndịàmà Jehova ereela ebe a na-akpọbu Hotel Bossert dị na Bruklin Haịts na Niu Yọk.

AMINIA

Ụlọikpe Yurop Enyela Aminia Iwu Ka Ha Kwụọ Ndịàmà Jehova Iri na Asaa Ụgwọ Ihe Ha Mere Ha

Na Nọvemba 27, 2012, ụlọikpe Yurop nyere gọọmenti Aminia iwu ka ha kwụọ Ndịàmà Jehova iri na asaa $145,226, (ya bụ ihe dị ka ₦22,510,030) maka imebi aha ha na ịtụ ha mkpọrọ.

FRANS

Gọọmenti Frans Enyeghachila Ndịàmà Jehova Ego Ha Naara Ha

Na Disemba 11, mgbe e kpechara ikpe ruo afọ iri na anọ, gọọmenti Frans nyeghachiri Ndịàmà Jehova ego dị $8,294,320 (ya bụ, ihe dị ka ₦1,285,619,600).

SAỤT KORIA

Ndịàmà Jehova Chetara Otu Narị Afọ Ha Nọwara na Koria

Akụkọ si na Sol, dị na Koria—Ndịàmà Jehova nọ na Saụt Koria weere ọnwa Nọvemba afọ 2012 ka ọnwa pụrụ iche n’ihi na ha ji ya cheta otu narị afọ ha nọwara na Saụt Koria.

ỌSTRIA

E Nyela Gọọmenti Ọstria Iwu Ka Ha Kwụọ Ndịàmà Jehova Ụgwọ Maka Imeso Ha Mmeso Ọjọọ

Na Septemba 25, 2012, Ụlọikpe Na-ahụ Maka Ihe Ruuru Mmadụ na Yurop kwuru na gọọmenti Ọstria mesoro Ndịàmà Jehova mmeso na-adịghị mma.

AMERỊKA

Vidio: Ndịàmà Jehova Nọ na Manhatan

Ndịàmà Jehova na-edewe ihe ndị ha tinyere akwụkwọ ndị e ji amụ Baịbụl n’ọtụtụ asụsụ na Manhatan dị na Niu Yọk. Gịnị ka ndị mmadụ kwurula gbasara ya?

JAPAN

Vidio: Otú E Si Arụzigharị Ihe na Japan Ka Otu Afọ Gachara

Ndịàmà Jehova ka na-enyere ndị ala ọma jijiji kpara aka ọjọọ na Japan aka.