Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Ndịàmà Jehova

Igbo

ỌGỌST 10, 2015
ZIMBABWE

Mgbakọ Mba Niile nke Afọ 2014—Ajụjụ Ọnụ A Gbara Onye Na-anọchite Anya Alaka Ụlọ Ọrụ Anyị Dị na Zimbabwe

Mgbakọ Mba Niile nke Afọ 2014—Ajụjụ Ọnụ A Gbara Onye Na-anọchite Anya Alaka Ụlọ Ọrụ Anyị Dị na Zimbabwe

Vidio a bụ gbasara ajụjụ ọnụ a gbara John Jubber, onye na-anọchite anya alaka ụlọ ọrụ Ndịàmà Jehova dị́ na Zimbabwe. A nọ na Niu Yọk gbaa ya ajụjụ ọnụ a. Ọ kọrọ otú mgbakọ mba niile Ndịàmà Jehova nwere na Harare n’Ọgọst afọ 2014 si kpaa ike dị egwu.