Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ọgọst 10, 2015
ZIMBABWE

Mgbakọ Mba Niile nke Afọ 2014—Ajụjụ Ọnụ A Gbara Minista Na-ahụ Maka Njem Nlereanya na Zimbabwe

Mgbakọ Mba Niile nke Afọ 2014—Ajụjụ Ọnụ A Gbara Minista Na-ahụ Maka Njem Nlereanya na Zimbabwe

Vidio a bụ gbasara ajụjụ ọnụ pụrụ iche a gbara Walter Mzembi, Minista Na-ahụ Maka Njem Nlereanya na Zimbabwe. A nọ n’isi ụlọ ọrụ Ndịàmà Jehova gbaa ya ajụjụ ọnụ a. Ọ kọrọ otú mgbakọ mba niile Ndịàmà Jehova nwere na Harare n’Ọgọst afọ 2014 si kpaa ike dị egwu.