Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Ndịàmà Jehova

Igbo

ỌGỌST 15, 2012
AMERỊKA

Ndịàmà Jehova Nọ na Manhatan

Ndịàmà Jehova Nọ na Manhatan

Ndịàmà Jehova ụfọdụ na-edosa ihe a na-akwagharị akwagharị ha tinyejuru akwụkwọ ndị e ji amụ Baịbụl n’asụsụ dị iche iche n’ebe a na-akpọ Grand Central Terminal dị na Manhatan na Niu Yọk.