Gaa n'Isiokwu

Akụkọ

 

2014-09-09

France

Gọọmenti Frans Enyeghachila Ndịàmà Jehova Ego Ha Naara Ha

Na Disemba 11, mgbe e kpechara ikpe ruo afọ iri na anọ, gọọmenti Frans nyeghachiri Ndịàmà Jehova ego dị $8,294,320 (ya bụ, ihe dị ka ₦1,285,619,600).

2014-09-09

South Korea

Ndịàmà Jehova Chetara Otu Narị Afọ Ha Nọwara na Koria

Akụkọ si na Sol, dị na Koria—Ndịàmà Jehova nọ na Saụt Koria weere ọnwa Nọvemba afọ 2012 ka ọnwa pụrụ iche n’ihi na ha ji ya cheta otu narị afọ ha nọwara na Saụt Koria.

2014-09-09

E Nyela Gọọmenti Ọstria Iwu Ka Ha Kwụọ Ndịàmà Jehova Ụgwọ Maka Imeso Ha Mmeso Ọjọọ

Na Septemba 25, 2012, Ụlọikpe Na-ahụ Maka Ihe Ruuru Mmadụ na Yurop kwuru na gọọmenti Ọstria mesoro Ndịàmà Jehova mmeso na-adịghị mma.

2014-09-09

Ukraine

E Kpere Ikpe Ziri Ezi na Yukren

Ụlọikpe Kacha Elu na Yukren ekweghị ka a napụ Ndịàmà Jehova ala ha.

2014-09-09

AMERỊKA

Vidio: Ndịàmà Jehova Nọ na Manhatan

Ndịàmà Jehova na-edewe ihe ndị ha tinyere akwụkwọ ndị e ji amụ Baịbụl n’ọtụtụ asụsụ na Manhatan dị na Niu Yọk. Gịnị ka ndị mmadụ kwurula gbasara ya?

2014-09-09

Japan

Vidio: Otú E Si Arụzigharị Ihe na Japan Ka Otu Afọ Gachara

Ndịàmà Jehova ka na-enyere ndị ala ọma jijiji kpara aka ọjọọ na Japan aka.